Chi m bu ogwu m

Chi m bu ogwu m Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Chi m bu ogwu m, Public Service, Lagos Street, Onitsha.

26/08/2026

Aww, my birthday is just 3 days away! 🎉🎂❤️ May this new age bring to me abundant blessings, good health, peace, happiness, prosperity, and many more beautiful years.
Happy birthday in advance, Nwanyi ọma! 🥳✨ May my Chi continue to guide and protect me. 🙏🏽❤️ iseeeee iseeeee

25/08/2026

Ekpere Ụbọchị Ahịa Orie
Chi m, n’ụbọchị Orie taa, mee ka ahịa m bụrụ nke ọma.
Ka ndị na-azụ ahịa bịa n’ụba, ka ego na ngọzi baa n’aka m.
Ndị iro na ihe ọjọọ niile ka ha ghara ịbịaru m nso.
Orie ọma, Orie ego, Orie ngọzi! Ise! 🙏🏿

23/08/2026

Ekpere Uka Nkwo
Chukwu Okike, n’ụbọchị Uka Nkwo a, mee ka ụzọ anyị ghe oghe, ka akụ na ụba bata n’ụlọ anyị. Ndiichie anyị, chebe anyị pụọ n’ihe ọjọọ, nye anyị udo, ahụike na ngọzi. Iseee! 🙏🏾

20/08/2026

Eke taa, ka chi ọma na-eso anyị. Ka ahịa anyị baa ụba, ego bata n’aka, ihe ọjọọ ghara ịbịakwute anyị. Ndị nna nna anyị na Chi anyị, chebe anyị, duzie anyị, mee ka ụbọchị Eke bụrụ ụbọchị ọma na ọganihu. Iseee! 🙏🏿

18/08/2026

May Afor bring you ụbara, ọganihu na ihe ọma. May your market be filled with good customers, honest dealings, and abundant profit. May Chi ukwu guide your steps and protect you from every evil. Afor oma, ego oma, ndụ oma! Iseee! 🙏

17/08/2026

May Orie market day bring you ịba, ụba, na ngọzi. May your business prosper, your hands never lack, and your household be protected from all evil. Chi gị duzie gị, Orie wetara gị ọma na nnukwu ihe ịga nke ọma. 🙏🏾 iseeeee iseeeee

Address

Lagos Street
Onitsha

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Chi m bu ogwu m posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Shortcuts

Share

Category